
(6)
Insha’i shine tsara rubutu
ko labari bisa ga
ma’ana da inganci ta hanyar
jera tunani da ka’idoji
da masana suka shimfida.
(13a)
Dangantaka tsakanin
majemi da badukubr
akwai kyakkyawar
dangantaka tsakanin majemi
da
baduku saboda kamar yada
muka sani majemi
shine ke jeme fata wato ya
gyarata ta zamo baduku
zai iya amfani da ita wajen
sarrafa ta ta zamo
abinda zamu rika amfani dasu
na yau da kullum.
Kamar su jaka, filalla, hannun
agogo, takalma da
sauransu.
(13b)
Kayan jima
1. Ruwa
2. Allura
3. Zare
4. Makwankwasa
5. Almakashi Kayan jimancibr
1. Bagaruwa
2. Kasko
3. Ruwa
4. Baba
5. Jirai
Igbo theory..
7 questions to answer 5
1. Umuaka nile nacho mgbo ha ji aba n'ime ule waec
2. onye nweanyi na ekiri unu ncha
3. asi unu guo akwukwo,unu asi mba
4. unu ga abia dee isi unu tata
5. negodi ka ha dicha..
6. ochi egbuo muo
7. Ufodi ga amapi ihea je dose ya ebe ozo
WAEC IGBO ANSWERS
7ai) Ha so ekpezi esemokum
ii) Ha na aha na obodo na-adi ocha
iii) Ha na-aga n'afa yi chopata nsagbana-adakurasa obodo.
iv) Ha na-ekpughe I've ojoo na-ekpugbeojoo na-eme na obodov) Do ma obj nwunye na- enupinu I'veya isi,u muada na-aga gbighee ya nti=======================
: 4. i. ORO ORUKO ASEBEERE: Oro oruko asebeere ni maa n fi ropo oro oruka miiran nini gbolohun ibeere apeere: Ewo wlo.
ii. ORO ORUKO ASOYE: Oro oruko asoye maa n see idiwon bi oro-oruko ti o tele we po ti kan-npa ni ki a fi eyan kun awon kan nigba ti awon kan je wofun.
Apeere: opolopo, ogunlogo
More loading...
No.9
a) Ego agaghi egbochi mmadu inwe mmuta.
b) Mmuta na ato uto.
ch) Mmuta bu ihe bara uru.
d) Onye nwetara mmuta agaghi ario aririo.
e) Mmadu na-eji maka mmuta garuo ofesi.
f) Onye nwere mmuta ga-abu ogaranya.
g) Onye nwetara mmuta ga-enwe nrube isi.
gb) Onye nwetara mmuta na-atopu mmadu n'agbu.
gh) Onye nwetara mmuta ga-enwere onwe ya.
h) Onye nwetara mmuta na enwe ntachite obi.
*IGBO*
WAEC 2017
(8)
(i) Akubuzo nwere ego
(ii) Akubuzo anaghi eri eri
(iii) Akubuzo bu onye nkuzi anaghi aga
(iv) Onyere ike inwe ego ma kwuru onu
(v) Olughi nwanyi n'ihi na O huru ilu nwanyi ka itufu aku
(vi) Anaghi atufu ihe n'ulo ya
(vii) Akubuzo nwere umu odibo
(viii) O nwere otutu iwu n'ulo ya.
(ix) O bu nwoke nke a na-atu egwu nke ukwu
(x) Ego nke o na-apkako bu maka i ga obodo oyibo ga guo akwukwo
(5ai)
Nnochionye bu ngalaba nnochiaha na-anochi aha mmadu ka e wee hapu ikpo onye ahu ugboro ugboro.
(5aii)
-ya
-anyi
-ha
-gi
(5aiii)
YA
O siri ya puo ebe ahu.
ANYI
nri ahu bu nke anyi
HA
Ha amaghi akwukwo
GI
Ebuka siri gi si ebe a puo
(5bi)
Nnochimpesin di naani abuo n'Igbo izugbe. Ha bu 'a' na 'e'. Nnochimpesin abuo a eneghi mmadu obula ha na-aru aka na o bu onye ahu maobu ndi ahu mere ihe ahu kpokwem.
(5bii)
-a
-e
(5biii)
a
a kuru aka
a choputara onye mere ihe ahu
e
e kwuru okwu
e gburu agwo ahu tara Emeka
(2a)
Ndapu mgbochiume bu oge arapulu itinye mgbochiume ebe o kwersi idi maka na i na-akpoputa ya osiso.
(2b)
Akwukwo = Aukwo
Osiso = oiso
osisi = oisi
okwukwe = oukwe
ajuju = auju
afufu = aufu
akuko = auko
okuko = ouko
ejije = eije
amuma = auma
aziza = aiza
ututu = uutu
akuku = auku
(11a)
Iru mgdede bu mmeme a na-emere nwa agboghobia na-acho ilu di. N'oge a, o ga ano n'ime ulo n'aputaghi ezi, nime ulo ka a ga na-enye ya nri na otutu ihe ndi ozo ahu ya choro. Nke a ga eme ka mma ya puta ihe rue ubochi ahu akwadoro ya iputa ka oha n'eze huzuo ya anya maka agbam akwukwo ya.
(11b)
(i) O na- eme ka mma nwayi puta ihe
(ii) o na-enye aka i kuziri nwagbogho ahu oru ya n'ezinuulo.
(iii) O na-akwalite omenaala ndi Igbo
(iv) O na-enye aka n'idozi agwa nwanyi
(v) A na-enweta onyinye di iche iche n,aka ndi ikwu na ibe
(vii) Ihe oriri na-ejuputa n'oge emume a.
(11c)
(i) Mkpurosisi
(ii) Anu
(iii) Azu
(iv) Nri
(v) Ude
(vi) Akwa
4. i. ORO ORUKO ASEBEERE: Oro oruko asebeere ni maa n fi ropo oro oruka miiran nini gbolohun ibeere apeere: Ewo wlo.
ii. ORO ORUKO ASOYE: Oro oruko asoye maa n see idiwon bi oro-oruko ti o tele we po ti kan-npa ni ki a fi eyan kun awon kan nigba ti awon kan je wofun.
Apeere: opolopo, ogunlogo
iii. ORO - ORUKO AFIHAN: Oro-Oruko afihan ni a maa n seda eyan asafihan lati ara re.
Apeere: Iyen - Iwonyen
Eyi - Iwonyi
iv. ORO-ORUKO IBIKAN: EYi je oro-oruko ti a maa n nlo 'ibo' tabi ibikan se ibeere fun.
Apeere: Ibadan,Oyo,ita abule
Yoruba
2a) I)[gh]- konsonati afafasefetepe akanyan, ti a se enu pe
ii ) H) konsonanti afitan-an-nape aikanyan, ti an fimu pe
iii) (K-) konsonanti afafasepe aikanyan, ti a se enu pe
iv) R)- konsonanti aferigipe akanyan, ti a fegbe enu pe
.
2b)
i )Gh- igbin, agbagba, gbe,gbo
ii )H - ehoro, iho, ahon
iii ) K - kakaki, akara, ika
iv ) R - riri, ara, ero, oro
V )
5ai)
Gbolohun alaye
5aii)
Gbolohun ibeere
5aiii)
Gbolohun ase
5aiv)
Gbolohun amo
5av)
Gbolohun alalaye
5bi)
Ti o ba ri tunde,bami pe
5bii)
-
5biii)
Kani mori Tunde ni,mi o ni wa
5biv)
Yala ko losi Ilorin,tabi kowa si Ogbomoso
5bv)
Kaka ki n losi ileewe, ma lo si oko mi
*IGBO*
4a
njiko bu mkpuruokwu ndi Amaara dika njiko n' asusu
igbo bu okwu na ejikota aha Na aha, nnochiaha Na
nnochiaha,nkebiokwu Na nkebiokwu ma obu
nkebiahiriikwu Na nkebiahiriokwu.
4b
NA, MA, KA
4c
nwanneka Na onyinyechukwu bu enyi
Ji Na agwa bu ezigbo nri
Agam eti ya ihe ma, o bia ebe a Erikwala ji ahu ma o
gwaghi gi rie


No comments:
Post a Comment